Pular para o conteúdo
Publicidade

Isaías 51

6 Welienụ anya unu lee anya nʼelu,

leekwanụ anya nʼụwa,

nʼihi na mbara eluigwe ga-agba barịị fuo, dịka anwụrụ ọkụ;

ụwa ga-aka nka dịka akwa,

ndị bi nʼime ya ga-anwụkwa dịka ijiji.

Ma nzọpụta m ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi,

ezi omume m ga-adịgidekwa, gaghị agwụ agwụ.

Veja também