Pular para o conteúdo
Publicidade

Isaías 53

11 Mgbe hụsịrị ahụhụ,

ga-emesịa hụ ìhè nke ndụ, afọ ga-ejukwa ya,

site nʼihe ọmụma ya, ka onye ezi omume ahụ, bụ ohu m ga-eme ka a gụọ ọtụtụ mmadụ dịka ndị ezi omume,

ga-ebukwa mmehie ha niile.

12 Nʼihi ya, aga m enye ya oke nʼetiti ndị bara ụba,53:12 Maọbụ, ndị dị ike

ga-esokwa ndị bụ dike keta ihe nkwata nʼagha,

nʼihi na wụpụrụ ndụ ya nye ọnwụ,

a gụkọtara ya na ndị na-emebi iwu.

Ma ya onwe ya buuru mmehie ọtụtụ mmadụ,

rịọọkwara ndị na-emebi iwu arịrịọ.

Veja também