Pular para o conteúdo
Publicidade

Aịzaya 53

9 E nyefere ya ka e lie ya dịka onye na-emebi iwu,

bụkwa nʼetiti ndị ọgaranya ka e liri ya,

bụ ezie na o nweghị ihe ọjọọ ọbụla o mere,

dịkwaghị okwu aghụghọ si nʼọnụ ya pụta.

Veja também