Pular para o conteúdo
Publicidade

Aịzaya 55

10 Dịka mmiri na mkpụrụ mmiri

si esi nʼeluigwe ada nʼụwa

na-alaghachighị nʼeluigwe

ma bụrụ na o meghị ka mmiri dee ala,

mee ka ihe ubi pupụta, too eto,

meekwa ka mịa mkpụrụ nye onye na-akụ ihe ọkụkụ, bụrụkwa ihe oriri nye onye na-eri nri.

11 Otu a ka okwu si m nʼọnụ pụọ si adị.

Ana m ezipu ya, gaghị alọghachikwute m nʼefu.

ga-emezu ihe niile m chọrọ ka o mee,

baakwa ụba ebe ọbụla m zigara ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também