Pular para o conteúdo
Publicidade

Aịzaya 57

15 Nʼihi ihe a ka onye dị elu, onye e mere ka dị ukwuu,

onye dị mgbe ebighị ebi, onye aha ya dị nsọ kwuru:

"Ebi m nʼebe dị elu nke dịkwa nsọ,

ibinyere onye dị umeala nʼobi, na onye wedara mmụọ ya nʼala,

itute mmụọ nke onye e wedara nʼala,

na ịkpọlite mmụọ nke onye dị umeala nʼobi.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também