Pular para o conteúdo
Publicidade

Aịzaya 1

18 "Bịanụ ka anyị kparịtaa ụka,"

bụ ihe Onyenwe anyị na-asị.

"A sịkwarị na mmehie unu dị ka uwe uhie,

ha ga-adị ọcha dịka akụmmiri igwe,1:18 Ihe ndị ọcha na-akpọ snoo.

a sịkwa na ha dị uhie uhie dịka ogho uhie,

ha ga-adịkwa ka ajị anụ ọcha.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também