Pular para o conteúdo
Publicidade

Isaías 11

2 Mmụọ Onyenwe anyị ga-enwekwa ọnọdụ nʼime ya,

inye ya Mmụọ amamihe na Mmụọ nghọta,

Mmụọ ndụmọdụ na ike,

Mmụọ ihe ọmụma na nke ịtụ egwu Onyenwe anyị.

3 Ihe ga-amasị ya bụ egwu Onyenwe anyị.

gaghị ekpe ikpe site naanị nʼihe o ji anya ya abụọ hụ,

maọbụ gbubie ikpe site naanị nʼihe nụrụ na ntị ya.

Veja também