Pular para o conteúdo
Publicidade

Aịzaya 25

4 Nʼihi na bụụrụ onye na-enweghị ike ebe mgbaba;

bụkwaara ndị ogbenye ebe mgbaba nʼoge mkpa ha,

ebe nchebe siri ike nʼoge oke mmiri ozuzo,

na ndo nʼoge okpomọkụ.

Nʼihi na nkuume nke ndị na-adịghị emere mmadụ ebere

dị ka oke mmiri ozuzo nke na-amakwasị mgbidi,

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também