Pular para o conteúdo
Publicidade

Aịzaya 29

16 Lee ka unu si ekpu ihe ihu nʼala,29:16 Ka unu si bụrụ ndị nzuzu

ka a ga-asị na ọkpụ ite dị ka ụrọ e ji akpụ ite.

Ihe mmadụ kpụrụ o nwere ike ịtụgharị gwa onye kpụrụ ya, sị,

"kpụghị m"?

Ka ite o nwere ike sị ọkpụ ite,

"ghọtaghị ihe ọbụla"?

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também