Pular para o conteúdo
Publicidade

Aịzaya 35

10 Ma ndị ahụ Onyenwe anyị gbapụtara ga-alọtakwa.

Ha ga-eji abụ bata na Zayọn;

ọṅụ na-adịgide ga-adịkwasị nʼisi ha.

Oke ọṅụ na obi ụtọ ga-ejupụta nʼobi ha.

Iru ụjụ na ịsụ ude35:10 Ya bụ, ize ume ga-efelaga.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também