Pular para o conteúdo
Publicidade

Isaías 40

10 Lee, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-abịa nʼike,

ike aka ya ka o ji achị.

Lee, ụgwọ ọrụ ya dị ya nʼaka,

na-abịa ịkwụghachi ụgwọ.

11 ga-azụ igwe atụrụ ya dịka onye ọzụzụ atụrụ.

na-achịkọta ụmụ atụrụ.

Nʼaka ya abụọ ka ga-ekuru ụmụ atụrụ nʼobi ya.

ga-eji nwayọọ duo ndị na-enye ụmụ ara.

Veja também