Pular para o conteúdo
Publicidade

Isaías 43

25 "Mụ onwe m, bụ naanị mụ onwe m, bụ onye na-ehichapụ mmehie unu.

Ana m emekwa ya nʼihi na dị m mma nʼobi ime ya.

Agakwaghị m echeta mmehie unu ọzọ.

Veja também