Pular para o conteúdo
Publicidade

Aịzaya 44

Onyenwe anyị, bụghị arụsị

6 "Nke a bụ ihe Onyenwe anyị na-ekwu,

onye bụ Eze Izrel na Onye mgbapụta ya, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile:

Mụ onwe bụ Mmalite na Ọgwụgwụ;

dịkwaghị Chineke ọzọ dị ma ewezuga m.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também