17 Nʼụbọchị ahụ, ọ dịghị ihe agha a kpụrụ megide gị nke ga-adị ire.
Ọzọ, ị ga-emeri ndị niile kpọrọ gị ikpe mmegide.
Nʼihi na nke a bụ ihe nketa dịrị ndị ohu Onyenwe anyị.
Mkpepụta54:17 Mmeri ha maọbụ, ezi omume ha na-esite na m."
Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya.