Publicidade

Isaías 58

13 "bụrụ na i debe ụkwụ gị site na-edebeghị ụbọchị izuike nsọ,

sitekwa na-ime ihe ndị na-atọ gị ụtọ nʼụbọchị nsọ m,

bụrụ na ịkpọ ụbọchị izuike m ihe mmasị

na ụbọchị nsọ Onyenwe anyị ihe a na-akwanyere ugwu,

bụrụ na sọpụrụ ya site na-emeghị ihe nʼụzọ nke gị,

na-emeghị ọchịchọ nke obi gị, maọbụ ikwugheri ọnụ,

14 mgbe ahụ, ga-achọta ọṅụ gị nʼime Onyenwe anyị,

m ga-emekwa ka ịnọkwasị nʼebe dị elu niile nke ala ahụ,

meekwa ka irie oriri na ihe nketa nke nna gị Jekọb."

Nʼihi na ọnụ Onyenwe anyị ekwuola ya.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-