Pular para o conteúdo
Publicidade

Aịzaya 6

9 siri, "Gaa gwa ndị a sị,

" Na-anụnụ, ma unu aghọtala,

na-elenụ anya ma unu ahụla.6:9 Mat 13:14; Mak 4:12; Luk 8:10

10 Mee ka obi ndị a maa abụba, dịkwa arọ,6:10 Abụ 119:70; Ọrụ 7:51

mee ka ntị ha kpọchie,

mechiekwa anya ha.

Ma bụghị otu a, ha nwere ike iji anya ha hụ ụzọ,

jiri ntị ha nụ ihe,

jirikwa obi ha ghọta,

ma chigharịa bụrụ ndị a gwọrọ."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também