Pular para o conteúdo
Publicidade

Aịzaya 66

Ikpe ikpe na olileanya

1 Ihe ndị a ka Onyenwe anyị na-ekwu,

"Eluigwe bụ ocheeze m,

ụwa bụkwa ebe mgbakwasị ụkwụ m.

bụ ụdị ụlọ gịnị ka ga-ewuru m?

Ebee ka ebe izuike m ga-adị?"

2 bụghị aka m mere ihe ndị a niile,

mee ka ha ji dịrị?

Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara.

"Ma olee ndị ihe ha na-atọ m ụtọ,

bụ ndị ahụ nwere obi umeala, ndị na-adịghị ebuli onwe ha elu,

ndị na-amakwa jijiji nʼokwu m.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também