3 I meela ka mba ahụ baa ụba dịrị ukwuu,
mee ka ọṅụ ha dịkwa ukwuu,
ha na-enwe ọṅụ nʼihu gị,
dịka ọṅụ nke ndị ọrụ ubi nʼoge owuwe ihe ubi,
dịka ndị agha na-etegharị egwu ọṅụ
mgbe ha na-ekesa ihe a kwatara nʼagha.9:3 Nke a bụ banyere mmeri Gidiọn meriri ndị Midia Nkp 7; 8:1-21