Pular para o conteúdo
Publicidade

Isaías 9

6 Nʼihi na amụọrala anyị otu nwa,

e nyekwala anyị otu nwa nwoke.

ga-abụkwa onye ga-achị anyị.

Ndị a ga-abụ aha ya,

Onye Ndụmọdụ dị Ebube, Chineke bụ dike,

Nna nke mgbe ebighị ebi, Eze Udo.

7 Alaeze9:7 Mgbe a kpọrọ Jekọb, maọbụ Izrel, maọbụ Ifrem na Sameria, ha niile dịnyere otu alaeze. Alaeze dị nʼakụkụ ugwu obodo ahụ nke isi obodo ya bụ Sameria. ya ga-aba ụba, ọchịchị eze ya ga-abụ nʼọnọdụ udo

nke na-enweghị ọgwụgwụ.

bụ nʼocheeze Devid ka ga-anọkwasị,

chịakwa nʼalaeze ya.

ga-eme ka alaeze ahụ guzosie ike;

bụkwa ikpe ziri ezi na ezi omume ka ga-eji chịa

site nʼoge ahụ ruo mgbe ebighị ebi.

Ịnụ ọkụ nke Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,

ga-emezukwa nke a.Onyenwe anyị

Veja também