Pular para o conteúdo
Publicidade

Jó 19

25 Amara m na onye mgbapụta m na-adị ndụ,

amakwaara m na ga-eguzo nʼelu ụwa nʼoge ikpeazụ.

26 Mgbe e mebisikwara akpụkpọ ahụ m,

ma nʼanụ ahụ m aga m ahụ Chineke.

Veja também