Pular para o conteúdo
Publicidade

Job 39

1 "maara mgbe ewu ọhịa bi nʼelu ugwu ji amụ nwa?

O nweela mgbe ji hụ nne ele ka na-amụpụta nwa ya?

2 na-agụkọ ọnwa ole afọ ime ha na-adị tupu ha amụọ nwa ha.

maara oge ha na-amụ ụmụ ha?

3 Ha na-amakpuru ala mụpụta nwa ha.

Ihe mgbu nke ọmụmụ nwa ha ebiekwa.

4 Ụmụ ha na-eto nʼọhịa gbasiekwa ike.

Ha na-apụ, ha adịghị alaghachikwute ha ọzọ.

5 "Onye na-eme ka ịnyịnya ibu ọhịa nwere onwe ya?

Onye na-atọpụ agbụ e kere ya?

6 Nke m nyere ala ihe na-adịghị ka bụrụ ebe obibi ha,

ala nnu ahụ ka bụrụ ụlọ ha.

7 Ụzụ dị nʼobodo adịghị emetụta ya,

naghị anụkwa mbigbọ nke onye na-achị ya.

8 Elu ugwu niile bụ ebe ịkpa nri ya,

ebe ahụ ka na-achọpụta ahịhịa ndụ ọbụla.

9 "nwere ike ime ka atụ jeere gị ozi?

nwere ike ime ka nọdụ nʼabalị nʼụlọ ebe na-azụ anụ ụlọ gị nri?

10 nwere ike ime ka atụ rụọra gị ọrụ nʼubi gị?

ga-akpụgharịrị gị ọgụ ji akọ ala?

11 ga-atụkwasị ya obi nʼihi na ike ya hiri nne?

ga-ahapụrụ ya ọrụ ndị ahụ siri ike ka rụọ?

12 I nwere ike ịtụkwasị ya obi ka o gaa bulatara gị ọka

site nʼebe ịzọcha ọka gị?

13 "Enyi nnụnụ na-eji ọṅụ gbasapụ nku ya,

ma a pụghị iji nku ya tụnyere

nku na abụba nke ụgbala.

14 na-eyi akwa ya nʼala

ma hapụ ha ka uzuzu kpoo ha ọkụ.

15 naghị emetụ ya nʼobi na ụkwụ nwere ike ịzọpịa ha

maọbụ na anụ ọhịa nwere ike zọrie ha.

16 na-emeso ụmụ ya ihe ike dịka a ga-asị na ha abụghị nke ya,

dịghị emetụta ya na ndọgbu nʼọrụ ya nwere ike i bụ nʼefu, ma dịghị atụ egwu.

17 Nʼihi na Chineke ekenyeghị ya amamihe

maọbụ kenye ya oke na inwe uche.

18 Ma na-agbalite ọsọ. Mgbe ọbụla gbasara nku ya ịgba ọsọ,

na-achị ịnyịnya na onye na-agba ịnyịnya ọchị.

19 "bụ gị na-enye ịnyịnya ike ya,

ka bụ gị mere ka ajị ogologo ahụ o nwere dịrị nʼolu ya?

20 na-eme ya ka wụgharịa dịka igurube,

were ebube39:20 Maọbụ, nganga nke ịmapụ imi ya na-eyinye ihe oke egwu?

21 na-azọ ụkwụ gam gam nʼala, na-aṅụrị ọṅụ nʼihi ike ya,

na-apụ izute agha na-atụghị egwu.

22 na-achị ihe egwu ọchị, ụjọ ọbụla anaghị atụ ya;

naghị esi na mma agha wezuga onwe ya.

23 Akpa àkụ na-ayọgharị nʼakụkụ ya,

ya na ùbe na arụa na-egbu maramara.

24 Mgbe ụzụ agha bara ya nʼisi, na-eripịa ala.

Mgbe nụrụ ụda opi ike, naghị eguzo otu ebe.

25 Mgbe ụzụ agha bara ya nʼisi, na-eti mkpu sị, Ahaa!

Site nʼebe dị anya ka na-anụ isisi agha.

na-aṅụrịkwa ọṅụ maka iti mkpu nke ndị ọchịagha nʼoge agha.

26 "bụ site nʼamamihe gị ka egbe ji efego nʼelu,

gbasaakwa nku ya gaa nʼebe ndịda?

27 bụ gị nyere ugo iwu ifeli elu

ma wuo akwụ ya nʼebe dị elu?

28 Nʼelu nkume dị elu ka na-ebi nọọkwa ọnọdụ abalị;

ọwara nkume dị elu bụ ebe e wusiri ike ya.

29 O bụ site nʼebe ahụ

ka na-esi enyochapụta ihe ga-eburu.

30 Ụmụ ya na-amịchakwa ọbara,

nʼihi na ebe na-aga bụ ebe ọbụla ga-ahụ ihe e gburu egbu."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também