Pular para o conteúdo
Publicidade

Job 2

9 Nwunye ya sịrị ya, "ka na-eguzo nʼizuoke gị? Bụọ Chineke ọnụ, nwụọ."

10 Ma zara, "na-ekwu okwu dịka otu nʼime ndị inyom nzuzu. Anyị ga-anata ihe ọma site nʼaka Chineke, hapụ ịnata ihe ọjọọ?"

Ma nʼime nsogbu a niile, Job emehieghị site nʼikwu okwu ọjọọ ọbụla.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também