8 Ọ na-ekechi mmiri nʼime igwe ojii,
ma ịdị arọ ya adịghị eme ka igwe ojii gbawaa.
9 Ọ na-ekpuchi ihu ọnwa nke dị nʼuju ya,26:9 Ọ na-ekpuchi ihu ocheeze nke ọnwa
na-agbasakwa igwe ojii ya nʼelu ya,
10 O kewapụtara oke nʼelu ogbu mmiri,
ka ọ bụrụ oke dị nʼetiti ìhè na ọchịchịrị.