4 "Ebee ka ị nọ mgbe m tọrọ ntọala ụwa?
Gwa m ma ọ bụrụ na ị ghọtara.
5 Onye kpebiri ihe ụwa ga-aha ka ya? Nʼezie ị maara,
onye setịrị ihe ọtụtụ e ji tụọ ya nʼelu ya?
8 "Onye kara akara nye osimiri iwu ebe ọ ga-ejedebe38:8 Abụ 33:7; Abụ 104:9; Ilu 8:29; Jer 5:22
mgbe o nupụtara dịka a ga-asị na o si nʼakpanwa pụta,
12 "O nweela oge i nyere ụtụtụ iwu,
maọbụ mee ka chi ọbụbọ maara ọnọdụ ya,
31 "Ị pụrụ ikechi agbụ niile nke Pleiades?
Ị pụrụ ịtọpụ ihe nkechikọta Orion?