Pular para o conteúdo
Publicidade

Aịzaya 1

19 bụrụ na unu ga-ekwenye, bụrụ na unu ga-erubere m isi,

aga m eme ka unu nwee ezi ihe nke unu ga-eri nʼala a.

20 Ma bụrụ na unu ajụ ma nupu isi,

bụ mma agha ka a ga-eji gbuchapụ unu."

Nʼihi na ọnụ Onyenwe anyị ekwula ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também