Pular para o conteúdo
Publicidade

Aịzaya 25

Toonu Onyenwe anyị

1 O Onyenwe anyị, bụ Chineke m;

aga m ebuli gị elu, nye aha gị otuto,

nʼihi na site na ntụkwasị obi zuruoke,

rụọla ọtụtụ ihe ịrịbama,

nke i tụrụ atụmatụ ha siterị nʼoge gara aga.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também