Pular para o conteúdo
Publicidade

Isaías 53

3 Ndị mmadụ ledara ya anya, jụkwa ya.

bụ onye nwere ọtụtụ ihe mgbu, bụrụkwa onye hụrụ ọtụtụ ahụhụ.

Ma anyị gbakụtara ya azụ, jụ ilenye anya nʼebe nọ.

E, anyị ledara ya anya, jụ ịgụ ya dịka bụ ihe ọbụla.

4 Nʼezie, ihe mgbu niile anyị ka o buuru,

burukwa ahụhụ nke ọrịa anyị niile,

ma anyị gụrụ ya ka onye Chineke tara ahụhụ,

onye o tiri ihe otiti, na onye o mekpara ahụ.

5 Ma e tipụrụ ya ọnya nʼihi mmehie anyị:

bụkwa nʼihi ajọ omume anyị ka e ji merụchaa ya ahụ.

E mere ka anyị nwee udo nʼihi ahụhụ hụrụ;

bụkwa ubiri ụtarị dị ya nʼahụ mere anyị ji bụrụ ndị ahụ dị ike.

Veja também