14 Ma Chineke na-ekwu okwu, ugbu a nʼotu ụzọ, ugbu a kwa nʼụzọ ọzọ,
ọ bụ ezie na mmadụ nwere ike ghara ịghọta ya.
15 Na nrọ maọbụ nʼọhụ nke abalị,
mgbe ụmụ mmadụ na-ada nʼoke ụra,
mgbe ha na-atụgharị nʼelu ihe ndina ha.