Pular para o conteúdo
Publicidade

Job 9

Okwu Job

1 Job zara sị:

2 "Nʼezie, amaara m na ihe ndị a bụ eziokwu.

Ma mmadụ dị ndụ ga-esi aṅaa gosi na ya bụ onye aka ya dị ọcha nʼihu Chineke?

3 bụrụ na Chineke ekpebie ịjụ mmadụ ajụjụ,

ebee ka mmadụ ahụ nọ nke nwere ike ịza bụladị otu nʼime ajụjụ dị iche iche Chineke ga-ajụ ya?

4 Amamihe ya dị ukwuu, ike ya sara mbara,

onye guzogidere ya ma hapụ imerụ ahụ?

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também