Pular para o conteúdo
Publicidade

Jó 1

5 Mgbe oge mmemme ndị ahụ gwụsịrị, Job na-akpọkọta ụmụ ya doo ha nsọ. Nʼisi ụtụtụ ya, na-achụ aja1:5 Onyeisi ezinaụlọ ọbụla na-arụ ọrụ dị ka onye nchụaja nye ezinaụlọ ya, tupu Onyenwe anyị e nye Mosis iwu banyere ihe ndị a. nsure ọkụ nʼihi onye ọbụla nʼetiti ụmụ ya. Echiche ya bụ, "Ma eleghị anya, ụmụ ya emehiela kọchaa Chineke nʼime obi ha." Nke a bụ ihe Job na-eme mgbe niile.

Veja também