Pular para o conteúdo
Publicidade

Job 38

4 "Ebee ka nọ mgbe m tọrọ ntọala ụwa?

Gwa m ma bụrụ na ghọtara.

5 Onye kpebiri ihe ụwa ga-aha ka ya? Nʼezie maara,

onye setịrị ihe ọtụtụ e ji tụọ ya nʼelu ya?

6 Nʼelu gịnị ka a tọrọ ntọala ya,

onye doro nkume mbụ e ji tọọ ntọala ya?

7 Mgbe kpakpando nke isi ụtụtụ zukọrọ bụọ abụ,

ụmụ Chineke niile tisikwara mkpu ọṅụ ike?

8 "Onye kara akara nye osimiri iwu ebe ga-ejedebe38:8 Abụ 33:7; Abụ 104:9; Ilu 8:29; Jer 5:22

mgbe o nupụtara dịka a ga-asị na o si nʼakpanwa pụta,

9 mgbe m yikwasịrị ha igwe ojii dịka uwe,

werekwa ọchịchịrị meere ya akwa okike,

10 mgbe m kpaara ya oke ebe ga-akwụsị,

tinye ibo ọnụ ụzọ na mkpọrọ e ji akpọchi ya,

11 mgbe m sịrị, Ruo ebe a ka ga-asọrute, gaghị agabiga ya,

nʼebe a ka a ga-akwụsị ebili mmiri mpako gị?

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também