Pular para o conteúdo
Publicidade

Aịzaya 55

Bịanụ ndị akpịrị na-akpọ nkụ

1 Gee ntị, bịa onye ọbụla akpịrị na-akpọ nkụ,

bịanụ na mmiri,

unu ndị na-enweghị ego

bịanụ zụọ, riekwa.

Bịanụ, zuru mmanya na mmiri ara ehi

na-ejighị ego na-arụghị ọnụahịa ọbụla.

2 Nʼihi gịnị ka i ji na-atụfu ego gị ịzụ ihe na-abụghị ezi nri?

Gịnị mere i ji na-adọgbu onwe gị nʼọrụ nʼihe na-apụghị iju gị afọ?

Gee ntị, geenụ m ntị nke ọma, rie ezigbo nri

mkpụrụobi gị ga-enwe afọ ojuju na nri dị ezi mma!

3 "Tọọnụ ntị unu nʼala, bịakwute m!

Gee ntị, ka inwe ike dị ndụ.

Mụ na unu ga-aba nʼọgbụgba ndụ ebighị ebi,

bụ ịhụnanya m kwesiri ntụkwasị obi nke m kwere Devid na nkwa.

4 Lee, emere m ya ka ghọọrọ ndị niile dị iche iche onyeama,

ka bụrụ onyendu na onyeisi ọchịchị nye ndị niile dị iche iche.

5 Nʼezie, gị onwe gị ga-akpọku mba dị iche iche na i maghị,

mba ndị ahụ na-amaghị gị ga-ejikwa ọsọ gbakwute gị,

nʼihi Onyenwe anyị Chineke gị,

Onye nsọ nke Izrel,

nʼihi na o meela ka bụrụ ihe dị oke mma."

6 Chọọnụ Onyenwe anyị mgbe a ga-achọta ya.

Kpọkuonụ ya mgbe nọ nso.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também