Pular para o conteúdo
Publicidade

Jó 1

20 Mgbe Job nụrụ ihe ndị a, o sitere nʼebe nọ bilie ọtọ, dọwaa uwe ya, kpụchaa agịrị isi ya, dara nʼala ma kpọọ isiala, 21 kwuo sị:

"Ọtọ ka m gba mgbe m si nʼafọ nne m pụta

nʼọnọdụ ịgba ọtọ ka m ga-eji laghachikwa.

Onyenwe anyị nyere ihe niile, Onyenwe anyị ewerekwala ihe niile,

ka aha Onyenwe anyị bụrụ ihe a gọziri agọzi."

Veja também