Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 117

Too ya nʼihi ịhụnanya ya

1 Toonu Onyenwe anyị, unu mba niile dị iche iche.

Jaakwa ya mma, unu ndị niile dị iche iche.

2 Nʼihi na ịhụnanya ya nʼebe anyị nọ dị ukwuu.

Ikwesi ntụkwasị obi Onyenwe anyị na-adịkwa ruo mgbe ebighị ebi.

Toonu Onyenwe anyị!

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também