Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 121

Inyeaka si nʼebe Onyenwe anyị nọ

1 Aga m eweli anya m abụọ elu, lee ha nʼelu ugwu niile,

olee ebe inyeaka ga-esi bịara m?

2 Inyeaka m na-esite nʼaka Onyenwe anyị,121:2 Abụ 124:8

onye kere eluigwe na ụwa bịa.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também