Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 127

2 bụ nʼefu ka na-ebili nʼisi ụtụtụ

na-adọgbu onwe gị nʼọrụ

ịchọta ihe ga-eri ruo nʼabalị,

nʼihi na na-eme ka ndị niile hụrụ nʼanya hie ụra nʼudo.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também