Publicidade

Salmos 132

17 "Nʼebe a ka m ga-eme ka mpi132:17 Nʼebe a mpi na-egosi ịdị ike puputara Devid

ma debekwa oriọna nʼihi onye m e tere mmanụ.

18 Aga m eyikwasị ndị iro ya ihere dịka uwe

ma aga eji okpueze mara mma chọọ isi ya mma."

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_12-11-46-