11 Ọ bụrụ na m asị, "Nʼezie, ọchịchịrị ga-ekpuchi m
ìhè ga-aghọ abalị gbaa m gburugburu."
12 Ọ bụladị ọchịchịrị agaghị abụ ọchịchịrị nʼebe ị nọ;
abalị ga-enye ìhè dịka ehihie,
nʼihi na ọchịchịrị dị ka ìhè nʼebe ị nọ.139:12 Job 26:6; Job 34:22; Hib 4:13