Pular para o conteúdo
Publicidade

Salmos 139

13 bụ gị kpụrụ akụkụ niile dị m nʼahụ.

bụkwa gị jikọtara ha niile ka ha bụrụ otu mmadụ nʼime afọ nne m.

14 Ana m eto gị nʼihi na abụ m onye e sitere nʼoke egwu na ebube kee;

ọrụ gị niile dị ebube;

amaara m nke a nke ọma.

15 Ụdịdị m abụghị ihe zoro ezo nʼebe nọ

mgbe a kpụrụ m nʼebe nzuzo ahụ,

mgbe a kpakọtara m nʼebe omimi nke ụwa.

Veja também