Pular para o conteúdo
Publicidade

Salmos 145

18 Onyenwe anyị na-anọ nso ndị niile na-akpọku ya,

bụ ndị niile na-akpọku ya nʼeziokwu.

19 na-emezu ọchịchọ niile nke ndị na-atụ egwu ya;

na-anụ akwa ha na-azọpụtakwa ha.

Veja também