Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 17

6 Ana m akpọku gị, O Chineke, nʼihi na amaara m na ga-aza m;

gee m ntị ma nụrụ ekpere m.

7 Zipụta ịhụnanya gị dị oke ebube;

gị onye na-eji aka nri gị dị ike azọpụta

ndị niile gbabara na gị site nʼaka ndị iro ha.

8 Chebe m dịka mkpụrụ anya gị;

zoo m na ndo nke nku gị,

9 site nʼaka ndị ajọ omume gbara m gburugburu,

bụladị ndị iro m, ndị chọrọ igbu m.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também