Publicidade

Salmos 20

6 Ugbu a, amaara m

na Onyenwe anyị na-azọpụta onye ya o tere mmanụ;

na-esite nʼebe nsọ ya nʼeluigwe jiri aka nri ya,

zọpụta ma zakwaa ya.

7 Ụfọdụ na-atụkwasị obi ha na ịnyịnya, ndị ọzọ nʼụgbọ agha;

ma anyị na-atụkwasị aha Onyenwe anyị, Chineke anyị, obi.

8 Ha na-egbu ikpere nʼala ma daa,

ma anyị ga-ebili, kwụrụ chịm.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-