Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 21

7 Nʼihi na eze na-atụkwasị Onyenwe anyị obi,

agaghị ewezuga ya nʼọnọdụ ya site nʼịhụnanya

nke Onye kachasị ihe niile elu nke na-enweghị ọgwụgwụ.

8 ga-anwụchi ndị iro gị niile;

aka nri gị ga-ejidekwa ndị kpọrọ gị asị.

9 Mgbe pụtara ịlụ ọgụ,

ga-erepịa ha dịka ọkụ nke na-enwu ajọ onwunwu.

Nʼoke iwe ya, Onyenwe anyị ga-elo ha,

ọkụ ya ga-erepịakwa ha.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também