Pular para o conteúdo
Publicidade

Salmos 24

Eze onyenwe ebube

1 Ụwa na ihe niile dị nʼime ya bụ nke Onyenwe anyị;

ụwa na ndị niile bi nʼime ya.

2 tọrọ ntọala ya nʼime oke osimiri niile,

o mekwara ka o guzosie ike.

Veja também