Publicidade

Salmos 24

3 Onye bụ onye ahụ nwere ike irigo nʼelu ugwu Onyenwe anyị?

Onye nwere ike ịbata guzo nʼime ụlọnsọ ya?

4 bụ onye aka ya emeghị ihe ọjọọ, obi ya dịkwa ọcha,

onye na-adịghị atụkwasị obi na chi arụsị,

maọbụ ṅụọ iyi aghụghọ.

5 Ha ga-anata ngọzị site nʼaka Onyenwe anyị,

natakwa mkpepụta site nʼaka Chineke Onye nzọpụta ha.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-