Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 25

8 Onye dị mma na onye ezi omume ka Onyenwe anyị bụ;

bụ ya mere na-ezi ndị mmehie ụzọ ya.

9 na-edu ndị dị umeala nʼobi nʼụzọ ziri ezi,

na-ezikwa ha ụzọ nke ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também