Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 26

6 Ana m asacha aka26:6 Ọ bụrụ na mmadụ asacha maọbụ kwọọ aka ya nʼihu ọha, ọ na-apụta ngọpụ site nʼihe na-ezighị ezi, maọbụ onye dị otu a na-asị, ikpe amaghị m. Abụ 73:13 m abụọ nʼọnọdụ emeghị ihe ọjọọ,

na-eje ozi nʼebe ịchụ aja gị ife gị ofufe, o Onyenwe anyị.

7 Ana m abụkwa abụ ekele,

jiri iti mkpu na-ekwusa otuto gị, na ọrụ ebube gị niile.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também