Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 27

Abụ nke iguzosi ike

1 Onyenwe anyị bụ ìhè27:1 Aịz 60:19-20; Mai 7:8 m na nzọpụta m,

onye ka m ga-atụ egwu ya?

Onyenwe anyị bụ ebe siri ike nke ndụ m,

bụkwa onye ka m ga-atụ egwu?

5 Nʼihi na nʼụbọchị nsogbu,

ga-echebe m nʼime ebe obibi ya;

ga-ezo m nʼime ụlọ ikwu ya;

ma bulie m elu, debe m nʼelu oke nkume.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também