Pular para o conteúdo
Publicidade

Salmos 37

3 Tụkwasị Onyenwe anyị obi meekwa ihe ziri ezi;

biri nʼala na nchebe, rijuokwa afọ.

4 Ka ihe Onyenwe anyị tọọ gị ụtọ.

ga-enyekwa gị ihe niile bụ ọchịchọ nke obi gị.

5 Nyefee onwe gị nʼaka Onyenwe anyị;

tụkwasị ya obi, ga-emere gị nke a:

6 ga-eme ka ezi omume gị pụta ìhè dịka ihe nke chị ọbụbọ,

meekwa ka izi ezi nke ikpe gị dịka ihe nke anyanwụ nʼehihie.

Veja também