Publicidade

Salmos 37

39 Nzọpụta nke ndị ezi omume si nʼaka Onyenwe anyị bịa;

bụ ebe ha e wusiri ike nʼoge nsogbu.37:39 Abụ 9:9; Nhu 1:7

40 Onyenwe anyị na-enyere ha aka, na-anapụtakwa ha

ma na-azọpụtakwa ha site nʼaka ndị ajọ omume,

nʼihi na ha mere ya ebe mgbaba ha.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-